Drenco - Ebe M Si lyrics

Published

0 84 0

Drenco - Ebe M Si lyrics

[Chorus] i makwa ebe m si i makwa ebe m si i makwa ebe m si i makwa ebe m si yea ay ay ay I say ay ay ay ay x2 [Drenco] yea, o kwa o kwa that ibo boy, Drenco! o bu n'imaro kwa mu na gi a kwuro kwa Ana m akowa n' o bu n'egwua elero kwa Naija to america nwanne mu nwa ekwero kwa maka n' anyiwa bu ndi igbo di egwu otu anyi si achu this money n' uwa eyi egwu a bia kwa n' umu nwanyi anyi nwere di best umu agboho mara ezigbo nma with beautiful legs ju go di ese, i choro ndi igbo nye go di efe o nwero kwa, i gwa gi eziokwu anyi enwero di efe Enugu ka bu kwa ebe m si, coal city! ebe oyi gi nwere ike i pia gi nime ochichi no pity, I don take am to las gidi o n' ewute m ma nnu na nwanne m ejiro shishi nwanne bunye uche gi ebe a this track bu kwa efizzy o buru n' i no na streets make you take am easy [Chorus] i makwa ebe m si i makwa ebe m si i makwa ebe m si i makwa ebe m si yea ay ay ay I say ay ay ay ay x2 Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu Nwa naija ka m bu ay ay, nwa naija ka m bu ay ay, asi m nwa naija ka m bu x2 [Chorus] i makwa ebe m si i makwa ebe m si i makwa ebe m si i makwa ebe m si yea ay ay ay I say ay ay ay ay x2 ["I'm deep in the south" Jay-Z's Can't Knock The Hustle #Sample]